Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai
Kupuru ndi asai eh watchia ndia anagokwa asai
ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai
Heh get used to me, I am the only one right after me
nwanne your side dokaru adoka ka obu baggy jean
nwata divu dirty, now adim clean
And egwum na ahigh ha fast ka mu abuzi gin
and imana umu asa bata, ha ana eyifu jean
money long odizie ka obu limousine
The boy na ewu ka agbanye gasoline
the boy na eshi ka agbanye kerosine
And onye macha, nwanne my team go demolish
If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya
maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha
nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai
kupuru ndi asai Eh watchia, ndia anagokwa asai
ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai
Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing
Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing
eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne
I wish you know better
eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne
I know you know better
All my men bucha ballers, ma ha na enweta ezigbo mulla
ha ga anapu gi the collar
Oso gi diri ka madonna, men adirokwa eme ebere
Ha ga anapugi the dollar.Ha ga anapugi the dollar.Ha ga anapugi the dollar.
Mana arafu ha, nwanne imakwana they no fit go
nwanne oburo koto, okwa mu ka ina eso na azu uno
Okwa mu ka ikoto. And igbaharicha, iga afu na onwe gi ka e-toture
matter of time, iga acalm down anye enene the picture
so you know I will still stand out na anyi yirigodi ofu uniform
If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya
maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha
nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai.
Kupuru ndi asai. Eh watchia, ndia anagokwa asai.
Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai
Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing
Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing
Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne
I wish you know better
Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne
I know you know better
See me nowadays I have been living life
Nkea bu second coming mu ka mu ebiziri twice
see I be real nigga, I can never live in lies
enyem gi matter of time, shey you go realize
me and ma niggaz we are ballin maka anyi akwu go the price.
Ha sie na maghi eme ya thats why I did it twice.
Abum quality forget the prize
Even all the legend na agwa m na adim nice
Now abu zie m the new shit, new shit
Number one on this news clips.
Everynight me I don't sleep
I came here to stay ma nigga you are here vexing
Eme go m na pitakwa u better believe it
Anyi adghi asi ndo, you know I mean it,
And you know I kill it. Nwanne kuo paa!!
So you know, so you that I still stand up anyi yiri go otu uniform
Year to year o kwa ima na nwoke no na ball
I choro ma lesson ngwa jiri oso bia goro my form
If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya
maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha
nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai
kupuru ndi asai eh watchia, ndia anagokwa asai

Comments (0)